Revelation 21:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmụọ ozi ahụ ji osisi e ji atụ ihe, nke e ji ọlaedo mee, nꞌaka ya. O ji ya tụọ obodo ahụ na ọnụ ụzọ ya, na mgbidi ya.
Igbo 2006
Onye ahu nke nākpayerem uka nwe-kwa-ra ihe-ọtùtù, bú amì nke ọla-edo, ka o we tùa obodo ahu, na ọnu-uzọ-ama-ya nile, na mb͕idi-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ na-agwa m okwu ji osisi e ji atụ ihe, nke e ji ọlaedo mee, nʼaka ya. O ji ya tụọ obodo ahụ na ọnụ ụzọ ama ya, na mgbidi ya.