Revelation 21:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ tụchara ya, ọ chọpụtara na ogologo ya na obodobo ya bụ otu. Nꞌezie, o nweghị otu akụkụ nꞌime akụkụ anọ nke mgbidi a nwere ka ibe ya. Ogologo otu akụkụ nꞌime akụkụ anọ ndị a dị puku kilomita abụọ na narị kilomita anọ.
Igbo 2006
Obodo ahu nwe-kwa-ra nkuku anọ ra nrata, ogologo-ya ra kwa ka obodobo-ya: o we were amì ahu tùa obodo ahu, orú nnù furlong na nnù iri: ogologo-ya na obodobo-ya na elu-ya ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼobodo ahụ, enweghị otu akụkụ nʼime akụkụ anọ nke mgbidi ya karịrị ibe ya. Ogologo ya na obodobo ya ha otu. O ji ihe ọtụtụ tụọ ya, ogologo ya na obodobo nakwa ịdị elu ya ha, ọtụtụ ya dị puku kilomita abụọ na narị kilomita abụọ.