Revelation 21:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ ozi ahụ tụkwara ịdị igbidi nke mgbidi ahụ chọpụta na ọ dị narị nzọ ụkwụ atọ. Mgbe mmụọ ozi a na-atụ ihe ndị a ọ na-agwa m ihe ọnụ ọgụgụ ha bụ dị ka m nwere ike ịghọta.
Igbo 2006
O we tù mb͕idi-ya, ọgu cubit asa na anọ, dika ọtùtù madu si di, ya bu, nke mọ-ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ tụkwara ịdị igbidi nke mgbidi ahụ chọpụta na ọ dị narị nzọ ụkwụ atọ, dịka ihe ọtụtụ nke mmụọ ozi ahụ si gụpụta.