Revelation 21:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O nweghị ụlọ nsọ bụla m hụrụ nꞌime obodo ahụ nꞌihi na Onyenwe anyị Chineke pụrụ ime ihe nile na Nwa atụrụ ahụ bụ ụlọ nsọ obodo ahụ nwere.
Igbo 2006
Ọ dighi kwa ulo nsọ ọ bula m'huru nime ya: n'ihi na Onye-nwe-ayi Chineke, Onye puru ime ihe nile, Ya na Nwa-aturu ahu, bu ulo nsọ ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị ụlọnsọ ukwu ọbụla m hụrụ nʼime obodo ahụ nʼihi na Onyenwe anyị Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile na Nwa Atụrụ ahụ bụ ụlọnsọ ukwu obodo ahụ nwere.