Revelation 21:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịkwaghị mkpa ọ dịrị obodo ahụ ka anwụ ma ọ bụ ọnwa nye ya ìhè nꞌihi na ebube Chineke na-enye ya ìhè. Nwa atụrụ ahụ bụkwa oriọna ya.
Igbo 2006
Anyanwu ma-ọbu ọnwa adighi kwa obodo ahu nkpà, ka ha mukwasi ya: n'ihi na ebube Chineke nyere ya ìhè, oriọna-ya bu kwa Nwa-aturu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịkwaghị mkpa ọ dịrị obodo ahụ ka anwụ maọbụ ọnwa mụkwasị ya, nʼihi na ebube nke Chineke bụ ìhè ya, oriọna ya bụkwa Nwa atụrụ ahụ.