Revelation 21:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwa ìhè ya ga-enye mba nile dị nꞌelu ụwa ìhè. Ndị eze ụwa nile ga-abịakwa webata ebube ha nꞌime ya.
Igbo 2006
Mba nile gēwere kwa ìhè-ya jegharia: ndi-eze nke uwa nēwebata kwa ebube-ha nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mba niile ga-eji ìhè ya jegharịa. Ndị eze ụwa niile ga-abịakwa webata ebube ha nʼime ya.