Revelation 21:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A naghị emechi ọnụ ụzọ obodo ahụ emechi. Ha na-eghe oghe ụbọchị nile. Abalị ọ bụla adịkwaghị nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Agaghi-emechi kwa ọnu-uzọ-ama-ya n'ehihie ma-ọli (n'ihi na abali agaghi-adi n'ebe ahu):
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A naghị emechi ọnụ ụzọ ama obodo ahụ emechi. Ha na-eghe oghe ụbọchị niile nʼihi abalị ọbụla adịghịkwa nʼebe ahụ.