Revelation 21:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ebube na nsọpụrụ nke mba nile ka a ga-ewebata nꞌime ya.
Igbo 2006
ha gēwebata kwa ebube na nsọpuru nke mba nile nime ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebube na nsọpụrụ nke mba niile ka a ga-ewebata nʼime ya.