Revelation 21:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
E mezuola ihe nile. Mụ onwe m bụ Mmalite na Ọgwụgwụ ihe nile. Aga m enye ndị akpịrị na-akpọ nkụ isi iyi nke mmiri ndụ, dị ka ihe onyinye.
Igbo 2006
O we sim, Emewo ha. Mu onwem bu Alfa ahu na Omega ahu, nmalite na ọgwugwu. Mu onwem gēnye onye akpiri nākpọ nku miri site n'isi-iyi miri nke ndu ahu n'efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị m, “E mezuola ihe niile. Abụ m Alfa na Omega, Mmalite na Ọgwụgwụ. Aga m enye onye akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si nʼisi iyi mmiri nke ndụ dịka ihe onyinye.