Revelation 21:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu nꞌime mmụọ ozi asaa ahụ wụsara ihe dị nꞌefere ha ji bịakwutere m sị m, “Soro m ka m gosi gị nwagbọghọ ahụ bụ nwụnye Nwa atụrụ ahụ.”
Igbo 2006
Otù nime ndi-mọ-ozi asa ahu ndi nwere ọkwa asa ahu, ndi eboro ibu ihe-otiti asa ikpe-azu, we bia; o we kpayerem uka, si, Biari, M'gēgosi gi nwanyi ahu anālu ọhu, bú nwunye Nwa-aturu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nʼime ndị mmụọ ozi asaa ahụ, nke ji efere asaa ahụ nke ihe ntaramahụhụ dị nʼime ya bịakwutere m sị m, “Soro m, ka m gosi gị nwaagbọghọ ahụ bụ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”