Revelation 22:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, mmụọ ozi ahụ gosiri m iyi ahụ e si ekute mmiri na-enye ndụ. Mmiri a na-acha nnọọ vaaa dị ka enyo. O sikwa nꞌokpuru ocheeze Chineke na Nwa atụrụ ahụ na-asọpụta.
Igbo 2006
O we gosim osimiri nke miri nke ndu, nēnwu dika crystal, ka ọ nēsi n'oche-eze Chineke na nke Nwa-aturu ahu puta,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi ahụ gosiri m iyi ahụ e si ekute mmiri nke na-enye ndụ nke na-enwu dịka kristal. O sikwa nʼokpuru ocheeze Chineke na Nwa atụrụ ahụ na-asọpụta,