Revelation 22:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka ndị nile na-eme ajọ omume gaa nꞌihu na-eme ajọ omume ha, ka ndị na-adịghị ọcha gaa nꞌihu bụrụ ndị na-adịghị ọcha, ka ndị na-eme ezi ihe gaa nꞌihu na-eme ezi ihe, ka ndị dị nsọ gaa nꞌihu bụrụ ndị dị nsọ.”
Igbo 2006
Onye nēme ajọ omume, ya me ajọ omume ga n'iru: onye ru-kwa-ra inyi, ka eme ka o ru inyi ga n'iru: onye ezi omume, ya me ezi omume ga n'iru: onye di kwa nsọ, ka edo ya nsọ ga n'iru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ndị niile na-eme ajọ omume gaa nʼihu na-eme ajọ omume, ka ndị na-adịghị ọcha gaa nʼihu bụrụ ndị na-adịghị ọcha, ka ndị na-eme ezi ihe gaa nʼihu na-eme ezi ihe, ka ndị dị nsọ gaa nʼihu bụrụ ndị dị nsọ.”