Revelation 22:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Abụ m Alfa na Omega, Mmalite na Ọgwụgwụ, Onye buru ụzọ dịrị na onye na-adịgidekwa.
Igbo 2006
Mu onwem bu Alfa ahu na Omega ahu, onye mbu na onye ikpe-azu, nmalite na ọgwugwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Abụ m Alfa na Omega. Onye mbụ na Onye ikpeazụ, Mmalite na Ọgwụgwụ.