Revelation 22:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
A gaghị achọpụta ihe ọ bụla Chineke bụrụ ọnụ nꞌime obodo ahụ. Ocheeze Chineke na nke Nwa atụrụ ahụ ga-adị nꞌobodo ahụ. Ndị ohu ya ga-efekwa ya ofufe.
Igbo 2006
Ọbubu-ọnu ọ bula agaghi-adi ọzọ: oche-eze Chineke na nke Nwa-aturu ahu gādi kwa nime ya: ndi-orù-Ya gēfè kwa Ya òfùfè:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A gaghị ahụ ihe ọbụla a bụrụ ọnụ nʼime obodo ahụ. Ocheeze Chineke na nke Nwa atụrụ ahụ ga-adị nʼobodo ahụ. Ndị ohu ya ga-efekwa ya ofufe.