Revelation 22:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mụ onwe m bụ Jọn hụrụ ihe ndị a nile, nụkwa ha na ntị m. Mgbe m dara nꞌala ịkpọ isi ala nye mmụọ ozi a ziri m ozi ndị a,
Igbo 2006
Mu onwem Jọn bu kwa onye nānu nāhu kwa ihe ndia. Mb͕e m'nuru, hu kwa, m'we da n'ala ikpọ isi ala n'iru ukwu mọ-ozi ahu onye nēgosim ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m bụ Jọn, hụrụ ihe ndị a niile, nụkwa ha. Mgbe m hụrụ ma nụchaa ihe ndị a niile, adara m nʼụkwụ mmụọ ozi a gosiri m ha ịkpọ isiala nye ya.