Revelation 3:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Amaara m gị nke ọma, na ị naghị ekpo ọkụ, ị jụkwaghị oyi. Ọ gaara adị m nnọọ mma ma asị na ị na-ekpo ọkụ ma ọ bụkwanụ na ị na-ajụ oyi.
Igbo 2006
Amataram ọlu-gi nile, na i jughi oyi i kpoghi kwa ọku: ọ gādi m nọ̄ nma ma i nāju oyi ma-ọbu na i nēkpo ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amaara m ọrụ gị niile, na ị jụghị oyi, i kpoghịkwa ọkụ. Ọ gaara adị nnọọ mma ma asị na ị na-ajụ oyi ma ọ bụkwanụ na-ekpo ọkụ.