Revelation 3:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a, si nꞌụra bilite! Mee ka ihe ntakịrị fọdụrụ dịrị ike. Nꞌihi na ọ bụladị ihe ntakịrị ahụ fọdụrụ na-achọ ịnwụ anwụ. Ọrụ gị nile etozughị oke dị ka ihe Chineke chọrọ ka i mee si dị.
Igbo 2006
Ghọ onye nēche nche, me kwa ka ihe fọduru guzosie ike, bú nke gaje inwu anwu: n'ihi na ọ dighi ọlu-gi M'huworo nke zuworo ezù n'iru Chinekem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, sị nʼụra bilite. Mee ka ihe ntakịrị ahụ fọdụrụ na-achọ ịnwụ anwụ dịrị ike. Nʼihi na ọ dịghị ọrụ gị m hụrụ dị ka ihe zuruoke nʼanya Chineke m.