Revelation 3:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ọ bụla na-emeri emeri ka mụ na ya ga-anọkọ nꞌocheeze m. Ọ bụladị dị ka m si soro Nna m nọdụ nꞌocheeze ya mgbe m meriri.
Igbo 2006
Onye nēmeri emeri, ya ka M'gēkweye ka o som nọdu ala n'oche-ezem, dika Mu onwem meri-kwa-ra, we so Nnam nọdu ala n'oche-eze-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-emeri emeri, ka mụ ga-enye ikike ka o soro m nọdụ nʼocheeze m. Ọ bụladị dịka m meriri sorokwa Nna m nọdụ nʼocheeze ya.