Revelation 3:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ee, ọ bụladị otu a, ụfọdụ mmadụ nꞌime nzukọ gị emerụbeghị onwe ha site na njehie ụwa. Nꞌihi nke a, ha ga-esoro m jee ije nꞌime uwe ọcha ahụ, nꞌihi na ha kwesịrị ịnata nkwụghachi ziri ezi dị otu a.
Igbo 2006
Ma i nwere aha ole-na-ole na Sadis ndi nēmerughi uwe-ha: ha gēsokam nējeghari nime uwe ọcha; n'ihi na ha bu ndi kwesiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị, i nwere ụfọdụ mmadụ na Sardis ndị na-emerụbeghị uwe ha. Ha ga-eyiri uwe ọcha ma soro m jee ije nʼihi na ha bụ ndị kwesiri ekwesi.