Revelation 3:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Dee akwụkwọ a nye mmụọ ozi nzukọ dị na Filadelfia. Nke a bụ ozi e ziri gị site nꞌaka onye ahụ dị nsọ na onye eziokwu, onye ahụ ji igodi Devidi, nke o ji emeghepụ ihe onye ọ bụla na-apụghị imechi, na nke o ji emechi ihe onye ọ bụla na-apụghị imeghe.
Igbo 2006
Dega-kwa-ra mọ-ozi nke nzukọ Kraist di na Filadelfia akwukwọ, si, Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye di Nsọ, Onye-ezi-okwu, Onye nwere nkpisi-ugodi nke Devid, Onye nēmeghe, ọ dighi kwa onye ọ bula gēmechi, Onye nēmechi kwa, ọ dighi kwa onye ọ bula nēmeghe:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Dee akwụkwọ nye mmụọ ozi ụlọ nzukọ dị na Filadelfia, sị ya: Ndị a bụ okwu onye dị nsọ na onye eziokwu, onye ahụ ji ọtụghe igodo Devid, nke o ji emeghepụ ihe onye ọbụla na-apụghị imechi, na nke o ji emechi ihe onye ọbụla na-apụghị imeghe.