Revelation 5:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe e kere eke anọ ndị ahụ zakwara sị “Amin!” Iri ndị okenye abụọ na anọ ndị ahụ dakwara nꞌala nꞌihu ya kpọọ isi ala nye ya.
Igbo 2006
Ihe anọ nke di ndu we si, Amen. Ndi-okenye ahu we da n'ala we kpọ isi ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anụ anọ ahụ dị ndụ zakwara sị, “Amen!” Ndị okenye ahụ dakwara nʼala nʼihu ya kpọọ isiala nye ya.