Revelation 5:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ọ dịghị onye ọ bụla e nyere ike imeghepụ akwụkwọ ahụ nꞌime eluigwe ma ọ bụ nꞌime ụwa, ma ọ bụ site nꞌokpuru ụwa. O nweghị onye e nyere ike ịgụpụta ihe e dere nꞌime akwụkwọ ahụ.
Igbo 2006
Ọ dighi kwa onye ọ bula di n'elu-igwe, ma-ọbu n'elu uwa, ma-ọbu n'okpuru uwa, puru isaghe akwukwọ ahu, ma-ọbu ile ya anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ dịghị onye ọbụla pụrụ ịsaghe akwụkwọ ahụ maọbụ ilenye ya anya a hụrụ nʼeluigwe, maọbụ nʼụwa, maọbụ nʼokpuru ụwa.