Revelation 5:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na o nweghị onye nwere ike meghee ya, ma ọ bụ gụpụta ihe e dere nꞌime akwụkwọ ahụ, akwara m akwa.
Igbo 2006
M'we kwa ákwá nke-uku, n'ihi na ahughi onye ọ bula kwesiri isaghe akwukwọ ahu, ma-ọbu ile ya anya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akwara m akwa nʼobi ilu nʼihi na ọ dịghị onye ọbụla a hụrụ tozuru oke ịsaghe akwụkwọ ahụ maọbụ ileba anya nʼime ya.