Revelation 5:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwa atụrụ a gara nꞌihu nke nta, nara akwụkwọ ahụ site nꞌaka nri onye ahụ na-anọkwasị nꞌelu ocheeze ahụ.
Igbo 2006
O we bia, Ọ narawo kwa akwukwọ ahu n'aka-nri Onye ahu Nke nānọkwasi n'oche-eze ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gara nʼihu were akwụkwọ ahụ site nʼaka nri onye ahụ na-anọkwasị nʼelu ocheeze ahụ.