Revelation 6:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌotu oge ahụ, e yikwasịrị ha uwe dị ọcha nꞌotu nꞌotu. A gwakwara ha ka ha zuru ike nwa oge, tutuu ruo mgbe ụmụnna ha a ga-egbu nꞌihi ozi ọma Jisọs Kraịst ga-abịa soro ha dịkọọ ndụ ọzọ.
Igbo 2006
Ewe nye ha n'otù n'otù uwe-nwuda di ọcha; ewe si ha, ka ha zuru ike nwa oge ọzọ, rue mb͕e ndi-orù-ibe-ha na umu-nna-ha gēzu kwa ezù, bú ndi agaje ib͕u dika eb͕u-kwa-ra ha onwe-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E nyere ha nʼotu nʼotu uwe ọcha, a gwakwara ha ka ha zuru ike nwa oge nta, tutu ruo mgbe ọnụọgụgụ ndị ozi ibe ha na ụmụnna ha a ga-egbu dịka e gburu ha ga-ezu.