Revelation 6:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, kpakpando dị na mbara eluigwe malitere ịdapụ nꞌala dị ka mkpụrụ osisi na-achaghị acha si adapụ mgbe oke ifufe na-efe.
Igbo 2006
kpakpando nile nke elu-igwe we da rue ala, dika osisi fig nātupu nkpuru-ya nāchaghi acha, mb͕e oké ifufe nēfeghari ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, kpakpando dị na mbara eluigwe malitere ịdapụ nʼala dịka mkpụrụ osisi fiig na-achaghị acha si adapụ mgbe oke ifufe na-efegharị ya.