Revelation 6:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Dakwasịnụ anyị, zoo anyị ka onye ahụ nọkwasị nꞌelu ocheeze ahụ hapụ ịhụ anyị, ka iwe nke Nwa atụrụ ahụ hapụ ịbịakwasị anyị.
Igbo 2006
ha nāsi kwa ugwu na oké nkume ahu, Dakwasinu ayi, zopu ayi n'iru Onye ahu Nke nānọkwasi n'oche-eze ahu, zopu kwa ayi n'iwe nke Nwa-aturu ahu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ha na-eti mkpu na-arịọ ugwu ndị ahụ na-asị, “Dakwasịnụ anyị zoo anyị ka onye ahụ nọkwasịrị nʼelu ocheeze ahụ hapụ ịhụ anyị, ka oke iwe nke Nwa Atụrụ ahụ hapụ ịbịakwasị anyị.