Revelation 6:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Nwa atụrụ ahụ nyakapụrụ akara nke abụọ dị nꞌakwụkwọ ahụ. Ngwangwa, anụrụ m ka ihe e kere eke nke abụọ tiri mkpu sị m, “Bịa”.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ saghe-kwa-ra akàrà nke-abua, m'we nu ihe nke-abua ahu nke di ndu, ka ọ nāsi, Bia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o meghere akara nke abụọ, ngwangwa, anụrụ m ka anụ nke abụọ ahụ nʼime anụ anọ ndị ahụ dị ndụ tiri mkpu sị, “Bịa!”