Revelation 6:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe a nyakapụrụ akara nke anọ ahụ, anụrụ m ka ihe e kere eke nke anọ ahụ gwara m okwu sị, “Bịa”.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ saghe-kwa-ra akàrà nke-anọ, m'we nu olu nke ihe nke-anọ ahu nke di ndu, ka ọ nāsi, Bia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o meghere akara nke anọ, anụrụ m ka anụ nke anọ dị ndụ sịrị, “Bịa!”