Revelation 7:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha nile nọ na-eti mkpu nke ukwuu na-asị, “Nzọpụta na-abịa site nꞌaka Chineke anyị onye nọ nꞌelu ocheeze ya. Ọ na-abịakwa site nꞌaka Nwa atụrụ ahụ.”
Igbo 2006
ha we were oké olu tie nkpu, si, Nzọputa diri Chineke-ayi, Onye nānọkwasi n'oche-eze ahu, di-kwa-ra Nwa-aturu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha ji oke olu na-eti mkpu na-asị, “Nzọpụta dịrị Chineke anyị, onye na-anọkwasị nʼocheeze ahụ, dịkwara Nwa atụrụ ahụ.”