Revelation 7:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Amin! Ngọzi na amamihe nile na ekele nile na nkwanye ugwu nile, na ike nile, na ebube nile dịrị Chineke anyị ruo mgbe nile ebighị ebi. Amin.”
Igbo 2006
si, Amen: Ngọzi nile, na otuto nile, na amam-ihe nile, na ekele nile, na nsọpuru nile, na ike nile, na ume nile, diri Chineke-ayi rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-asị, “Amen! Ngọzị niile na otuto niile, na amamihe niile na ekele niile na nsọpụrụ niile na ike niile na ume niile, dịrị Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.”