Revelation 7:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, otu nꞌime iri ndị okenye abụọ na anọ ahụ jụrụ m ajụjụ sị m, “Ị maara ndị ndị a bụ, ndị a e gbokwasịrị uwe ọcha ahụ? Ebee ka ha siri pụta?”
Igbo 2006
Otù n'etiti ndi-okenye ahu we za, sim, Ndia ndi eb͕okwasiworo uwe-nwuda ahu di ọcha, hà bu ole ndi, òle ebe ha si bia kwa?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, otu nʼime ndị okenye ahụ zara m sị, “Ị maara ndị ahụ, ndị a e gbokwasịrị uwe ọcha ahụ, ebee ka ha siri pụta?”