Revelation 7:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Nwa atụrụ ahụ guzo nꞌihu ocheeze ahụ ga-azụ ha dị ka atụrụ. Ọ ga-edurukwa ha jee nꞌisi mmiri nke ndụ ahụ. Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọ bụla site nꞌanya ha.”
Igbo 2006
n'ihi na Nwa-aturu ahu Nke nọ n'etiti oche-eze ahu gāzù ha dika aturu, Ọ gēduru kwa ha ga n'isi-iyi nke miri nke ndu: Chineke gēhichapu kwa anya-miri nile ọ bula n'anya-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Nwa Atụrụ ahụ nke nọ nʼetiti ocheeze ahụ ga-abụ onye ọzụzụ atụrụ ha; ‘ọ ga-edurukwa ha jee nʼisi mmiri nke ndụ ahụ.’ ‘Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọbụla site nʼanya ha.’ ”