Revelation 7:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site n'ebo Asha orú nnù na nnù iri: Site n'ebo Naftali orú nnù na nnù iri: Site n'ebo Manase orú nnù na nnù iri:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E sitere nʼebo Asha họpụta puku mmadụ iri na abụọ (12,000). Ndị sitekwara nʼebo Naftalị dị puku mmadụ iri na abụọ (12,000). E sitere nʼebo Manase họpụta puku mmadụ iri na abụọ (12,000).