Revelation 9:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌebe a ka ihe m buru ụzọ hụ jedebere. Kama e nwekwara ụzọ ihe abụọ na-abịa, nke na-aghaghị imezu.
Igbo 2006
Ahuhu mbu agabigawo: le, ahuhu abua ọzọ fọduru ibia, mb͕e ihe ndia gasiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ahụhụ nke mbụ agafeela, ebe ahụhụ abụọ ọzọ na-abịa nʼihu.