Revelation 9:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
gwa mmụọ ozi nke isii ahụ okwu sị, “Tọpụ mmụọ ọjọọ anọ ndị ahụ e kere agbụ nꞌebe osimiri Yufretis dị.”
Igbo 2006
M'we nu otù onye, ka ọ nāgwa mọ-ozi nke-isi ahu okwu, bú onye nwere opì ahu, si, Tọpu ndi-mọ-ozi anọ ahu ndi ekeworo ab͕u n'osimiri uku Yufretis.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-agwa mmụọ ozi nke isii ahụ, nke ji opi ike okwu, “Tọpụ mmụọ ozi anọ ndị ahụ e kere agbụ nʼebe osimiri Yufretis dị.”