Romans 1:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọrụ m na-aghaghị ịrụ bụ ikwusa ozi ọma nye mmadụ nile, ikwusa ozi ọma nye ndị Griik na ndị na-abụghị ndị Griik, nyekwa ndị maara ihe na ndị nzuzu.
Igbo 2006
Ejim madu nile ugwọ, ma ndi-Grik ma ndi nāsu asusu ọzọ, ma ndi mara ihe ma ndi nēnweghi uche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na abụ m onye ji ụgwọ nye ndị Griik na ndị mba ọzọ, nyekwa ndị maara ihe na ndị nzuzu.