Romans 1:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ozi ọma a bụ nke ahụ Chineke kwere na nkwa nꞌoge gara aga site nꞌọnụ ndị amụma ya. Ọ bụkwa ozi ọma e dekwara ihe banyere ya nꞌakwụkwọ nsọ.
Igbo 2006
nke O buru uzọ kwere na nkwa site n'ọnu ndi-amuma-Ya n'ihe nile edeworo n'akwukwọ nsọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oziọma a bụ nke ahụ Chineke kwere na nkwa nʼoge gara aga site nʼọnụ ndị amụma ya nke e dere ihe banyere ya nʼakwụkwọ nsọ.