Romans 1:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ozi ọma a metụtara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst Ọkpara Chineke, onye bụ nwa nwa Devidi site nꞌọmụmụ nke anụ ahụ.
Igbo 2006
bayere Okpara-Ya, Onye amuru site na nkpuru Devid dika anu-aru si di,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oziọma a metụtara Ọkpara ya, onye bụ nwa Devid site nʼọmụmụ nke anụ ahụ.