Romans 10:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, onye ọ bụla na-akpọku aha Onyenwe anyị ka a ga-azọpụta.
Igbo 2006
n'ihi na, Onye ọ bula nke gākpọku aha Onye-nwe-ayi, agāzọputa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na, “Onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị, ka a ga-azọpụta.”