Romans 10:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ bụghị ndị nile nụrụ ozi ọma a na-anabata ya. Aịzaya onye amụma kwuru nꞌoge ya sị, “Onyenwe anyị, onye kwanụ nꞌetiti ha bụ onye kweere nꞌihe m kwusara?”
Igbo 2006
Ma ọ bughi ha nile ṅara ozi ọma ahu nti. N'ihi na Aisaia nāsi, Onye-nwe-ayi, ònye kwere ihe ayi nuworo?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụghị mmadụ niile nabatara oziọma ahụ. Nʼihi na Aịzaya kwuru, “Onyenwe anyị, onye kweere ozi anyị?”