Romans 10:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O dokwara ndị Juu anya na ọ bụrụ ha ha ajụ ịnabatara onwe ha ụzọ nzọpụta a, na Chineke ga-ewere ya nye ndị ọzọ. Nꞌihi na Mosisi kwuru sị na Chineke ga-akpasu ndị Juu iwe mee ka ha kwosi ndị mba ọzọ ekworo, nꞌihi nzọpụta ọ ga-enye ndị mba ọzọ.
Igbo 2006
Ma asim, Ọ̀ gābu na Israel amaghi? Moses buru uzọ si, Mu onwem gēwere mba nābughi mba kpasue unu ekworo, Mba nēnweghi nghọta ka M'gēwere kpasue unu iwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, ana m ajụ, ọ bụ na Izrel aghọtaghị? Na mbụ, Mosis sịrị, “Aga m esite na ndị na-abụghị mba kpalie mmụọ ekworo nʼime unu; aga m esitekwa nʼobodo na-enweghị nghọta kpasuo unu iwe.”