Romans 10:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m agba akaebe na ihe banyere Chineke na-anụ ha ọkụ nꞌobi nke ukwuu. Kama ihe na-ewute m bụ na ịnụ ọkụ nꞌobi ha abụghị site na mmazu Chineke.
Igbo 2006
N'ihi na anamab͕ara ha àmà na ha nānu ọku n'obi n'ebe Chineke nọ, ma ọ bughi dika nmazu si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agba akaebe na ihe banyere Chineke na-anụ ha ọkụ nʼobi nke ukwuu. Kama ịnụ ọkụ nʼobi ha abụghị site na mmazu Chineke.