Romans 10:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma banyere ndị Juu Chineke kwuru okwu sị, “Agbasara m aka m ehihie na abalị nye ụmụ na-adịghị asọpụrụ nna ha, ma ha jụkwara ịbịakwute m.”
Igbo 2006
Ma Ọ nēkwu okwu bayere Israel, si, Ogologo ubọchi dum ka M'b͕asara akam nye ndi nādighi-ekwenye, ndi nēkwugidekwam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwuru banyere ndị Izrel, “Agbasara m aka m ogologo ụbọchị niile nye ndị nnupu isi na ndị na-ekwesị olu ike.”