Romans 10:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na ha jụrụ ịnabata ụzọ ezi omume ahụ si nꞌebe Chineke nọ bịa. Kama ha nọgidere na-agbalịsi ike isite nꞌụzọ idebe iwu ndị Juu ịchọ ime ka Chineke nabata ha. Ma ụzọ ahụ abụghị ụzọ Chineke kwadoro isite ịzọpụta mmadụ.
Igbo 2006
N'ihi na, ebe ha nāmaghi ezi omume Chineke, nāchọ kwa uzọ ime ka ezi omume nke aka ha guzo, ha edoghi onwe-ha n'okpuru ezi omume Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ha na-amaghị ezi omume nke si na Chineke bịa kama ha chọrọ ihiwe nke onwe ha, ha ewedaghị onwe ha nʼokpuru ezi omume nke Chineke.