Romans 10:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha amaghị na Kraịst naenye ndị nile tụkwasịrị ya obi ihe nile ha chọrọ inweta site nꞌidebe iwu. Nꞌihi na ọbịbịa Kraịst mere ka ọgwụgwụ idebe iwu bụrụ ihe dị ire.
Igbo 2006
N'ihi na Kraist bu nsọtu iwu iwetara onye ọ bula nke kwere ezi omume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kraịst bụ ọgwụgwụ iwu. Ya mere, ezi omume ga-adịrị onye ọbụla nke kwere.