Romans 11:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha ghara ịhụ ọzọ. Ka ha bụrụ ndị azụ ha gaehuru ehuhu, ka ha huru ehuru naagagharị ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo 2006
Ka anya-ha b͕a ọchichiri, ka ha we ghara ihu uzọ, Gi me kwa ka azú-ha ruru mb͕e nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka anya ha gbaa ọchịchịrị, ka ha gharakwa ịhụ ụzọ. Mee ka azụ ha bụrụ ihe arọjiri arọji ruo mgbe ebighị ebi.”