Romans 11:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma eleghị anya unu nwere ike kwuo sị, “Ma a nyakapụrụ ha nꞌihi na a chọrọ ka ohere dịrị ebe a ga-anyapagide anyị.”
Igbo 2006
Ya mere i gāsi, Anyakapuru alaka ufọdu ka ewe nyakudo mu onwem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma eleghị anya unu nwere ike kwuo, “Ma a nyakapụrụ alaka ụfọdụ e nwee ohere ebe a ga-anyapagide anyị.”