Romans 11:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu aka ahụ, ọ bụrụ na ndị Juu ahụ e bipụrụ nꞌihi enweghị okwukwe emesịa bụrụ ndị kweere na Chineke, a ga-anyapagidekwa ha dị ka alaka osisi ahụ.
Igbo 2006
Ndi ahu kwa, ma ọ buru na ha anọgideghi n'ekweghi-ekwe-ha, agānyakudo ha: n'ihi na Chineke puru inyakudo ha ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na ha anọgideghị na-ekweghị ekwe, a ga-anyapagidekwa ha nʼihi na Chineke pụrụ ịnyapagide ha ọzọ.