Romans 11:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụkwa ọgbụgba ndụ m nke ga-adịrị ha, mgbe m wepụrụ mmehie ha nile.”
Igbo 2006
Nka bu kwa ọb͕ub͕a-ndu gādiri ha site n'ebe M'nọ, Mb͕e ọ bula M'gēwepu nmehie nile ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha, mgbe m wepụrụ mmehie ha niile.”